Falz

Falz
Falz
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoFolarin Falana Dezie
Aha ọmụmụFolarin Falana Dezie
Aha enyereFolarin Dezie
aha ezinụlọ yaFalana Dezie
aha pseudonymFalz, Falz the bahd guy Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Ọktoba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ŃnàFemi Falana Dezie
ŃnéFunmi Falana Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba Dezie
ụdị ọrụ yaentertainment, omee, acting Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Reading Dezie
ogo mmụtaMaster of Laws, Bachelor of Laws Dezie
isi agụmakwụkwọjurisprudence Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiFalz discography, Moral Instruction Dezie
Ihe nriteBET, Africa Magic Viewers' Choice Awards, BET Awards, 2016 Nigeria Entertainment Awards, The Headies Dezie
webụsaịtịhttp://sweetboysassociation.com Dezie
kọwara na URLhttps://www.tekstowo.pl/wykonawca,falz.html Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Folarin Falana (amụrụ na 27 Ọktoba 1990), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Falz, bụ onye na-eti egwu na Naijiria, onye na-ede egwu na onye na-eme ihe nkiri nke malitere ọrụ ya mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị mgbe ya na enyi ya guzobere otu a na-akpọ "The School Boys" tupu ọrụ ya dị ka onye na-eti egwu amalite na 2009.[1][2] Falz ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ wepụtara egwu "Marry Me" nke gosipụtara olu sitere na Poe na Yemi Alade.[3][4]

Ugbu a, o nwere akara ndekọ onwe ya nke a na-akpọ "Bahd Guys Records" .[5] O weputara abọm izizi ya bụ "Wazup Guy" n'afọ 2014. E wepụtara abọm nke abụọ ya bụ "Stories That Touch" n'afọ 2015. O weputara 27 na 2017, na abọm studio nke anọ ya bụ Moral Instruction na 2019.

  1. Osagie. "Meet Femi Falana's lawyer-turned rapper son Falz The Bad Guy", Nigeria Entertainment Today, 21 January 2014. Retrieved on 23 November 2015.
  2. Sherif. "Falz Biography and Songs (Must Read)", NaijaQuest, 25 September 2015. Retrieved on 23 November 2015.
  3. Ade-Unuigbe. "Kiss Daniel, Korede Bello, Falz, Wizkid, Olamide, Davido & More Nominated for the 10th Annual Nigerian Entertainment Awards", BellaNaija, 12 June 2015. Retrieved on 23 November 2015.
  4. Ebirim. "I have big shoes to fill as Femi Falana's son – Falz", Vanguard Newspaper, 19 June 2015. Retrieved on 23 November 2015.
  5. Jaiyesinmi. "#TheNextBigThing:Falz is Femi Falana's son, but that's just 'shakara'", YNaija, 16 June 2012. Retrieved on 23 November 2015.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy