HipTV

HipTV
television station
Akụkụ nketelevision in Nigeria Dezie
Oge/afọ mmalite2007 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
Nwe yaHakeem Babatunde Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:[email protected] Dezie
webụsaịtịhttps://hiptv.tv/ Dezie
kọwara na URLhttps://www.lyngsat.com/tvchannels/ng/Hip-TV.html Dezie

HipTV bụ ụlọ ọrụ telivishọn cable nke Naijiria nke Ayo Animashaun nwere.[1][2] Ọwa ahụ bụ naanị naanị ụlọọrụ televishọn nwere ikike mgbasa ozi nke The Headies. N'ịbụ nke nwere isi ụlọ ọrụ na Ikeja, Lagos State, atụmatụ HipTV na-elekwasị anya na ntụrụndụ sitere na vidiyo egwu ọhụrụ, akụkọ ntụrụndụ na ụdị ndụ.[3]

  1. Abimboye (20 October 2013). EXCLUSIVE (INTERVIEW): Why HipTV is going on Cable TV- Ayo Animashaun. Nigeria Entertainment Today. Retrieved on 23 January 2016.
  2. Atisele (6 November 2015). ‘I started HipTv with a lot of anger and passion 8 years ago’ – Ayo Animashaun. Nigeria Entertainment Today. Archived from the original on 1 February 2016. Retrieved on 23 January 2016.
  3. Adebola (24 September 2014). NET EXTRA: Hip TV celebrates 324 days. Nigeria Entertainment Today. Archived from the original on 24 January 2016. Retrieved on 23 January 2016.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy