Bank of Central African States

Ụlọ akụ nke Central African States na mpaghara gbara ya gburugburu.
BEAC bụ ụlọ akụ etiti nke steeti ndị na-acha ọbara ọbara.

Bank of Central African States (French: Banque des États de l'Afrique Centrale, BEAC) bụ ụlọ akụ etiti nke na-ejere mba isii dị n'etiti Afrịka ozi nke mejupụtara Economic and Monetary Community of Central Africa:

N'ọnwa Disemba afọ 2010, akwụkwọ ozi WikiLeaks nke e dere na June 3, 2005, kwuru na ndị ọrụ Gabon na-arụ ọrụ maka Bank of Central African States zuru US $ 36 nde n'ime afọ ise site na ego ndị a chịkọtara ọnụ, na-enye ọtụtụ ego ahụ ndị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị abụọ nke France.[1]

  1. Gabon 'siphoned funds' to France Al Jazeera

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy