Central Bank nke Gambia

Central Bank nke Gambia
Óbá ego goomenti etiti
Oge/afọ mmalite1971 Dezie
office held by head of the organizationGovernor of the Central Bank of The Gambia Dezie
mba/obodoThe Gambia Dezie
Egodallas Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụBanjul Dezie
webụsaịtịhttp://www.cbg.gm/ Dezie

Central Bank of The Gambia bụ ụlọ akụ etiti nke Gambia. A na-eme ka aha ya dị mkpirikpi ka ọ bụrụ CBG. Ụlọ akụ ahụ dị na Banjul ma guzobe ya n'afọ 1971.[1] Buah Saidy bụ Gọvanọ ugbu a.

  1. History of CBG. Archived from the original on 17 August 2012. Retrieved on 30 August 2012.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy