Rainbow Warrior (1955)

Rainbow Warrior (1955)
ship
Akụkụ nkeRainbow Warrior Dezie
aha njirimaraSir William Hardy, Rainbow Warrior Dezie
mba/obodoNew Zealand Dezie
nhazi ọnọdụ34°58′29″S 173°56′6″E Dezie
Nwe yaMinistry of Agriculture, Fisheries and Food, Greenpeace Dezie
ihe omume dị ịrịba amaMmiri nke Rainbow Warrior, ship launching Dezie
Onye mmepụtaHall, Russell & Company Dezie
Ọnọdụ mmepụtaAberdeen Dezie
date of official opening1955 Dezie
service entry1955 Dezie
Ụlọ ọdụ ụgbọ mmiriAmsterdam Dezie
country of registryObodoézè Nà Ofú Dezie
category for ship nameCategory:Rainbow Warrior (ship, 1955) Dezie
Map

Rainbow Warrior bụ ụgbọ mmiri Greenpeace na-etinye aka na mkpọsa megide igbu whale, ịchụ nta seal, nnwale nuklia na ịtụfu ihe mkpofu nuklia n'oge ngwụcha afọ 1970 na mmalite afọ 1980. Direction Générale de la Sécurité Extérieure (ọrụ nzuzo nke France) tụrụ Rainbow Warrior bọmbụ na Port of Auckland, New Zealand na 10 Julaị 1985, na-emikpu ụgbọ mmiri ahụ ma gbuo onye na-ese foto Fernando Pereira.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy