Rupee nke Seychelles

Rupee nke Seychelles

  Rupee bụ ego nke Seychelles. A na-ekewa ya na 100 cents. N'asụsụ Seychellois Creole (Seselwa), a na-akpọ ya roupi na roupie na French. Koodu ISO bụ SCR.[1] A na-eji mkpirisi SR eme ihe mgbe ụfọdụ maka ọdịiche.[2][3] Site na ọnụ ọgụgụ mmadụ, Seychelles bụ mba kachasị nta nwere iwu ego onwe ya.[4] A na-akpọkwa ọtụtụ ego ndị ọzọ rupee.

  1. Seychelles Rs. 100 banknote 1975 Queen Elizabeth II. Retrieved on 2020-05-29.
  2. Ministry Of Foreign Affairs – The Republic of Seychelles. Archived from the original on 2013-02-25. Retrieved on 2023-06-11.
  3. Currencies of the World
  4. Magnús Halldórsson (23 January 2018). Krónuáhættan hefur magnast upp (is). Kjarninn. Retrieved on 22 February 2019.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy